OTHERS

Flavour – “Levels” Lyrics

Well know Nigerian Music Singer Flavour has rolled out the music lyrics of his new dop track titled LEVEL check out the lyrics below…….

(Eh eh nwanne, if it’s a hit, aka anyi di ya)
Obodo ekwelugo ooo
Anyanwu achawago ooo
Anyi aputago ooo
Ife emebego

I makwa onye I wu (mastaa, che che che che che)
I makwa onye I wu (ibe)
I makwa onye I wu (oga eze, oga eze)
I makwa onye I wu (oga eze)
Nwoke na apu oku (there’s God)
Nwa n’ebe ebe
Nwoke oma osiso
Nya na nwa oma osiso

Ah eeeeee, Ah eeeeee

Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
I si ka o bulu obulu ya, na we dey here
Men’s Kauai nnukwu ike, na we dey here

Ah eeeeee

I fugodi convoy anyi ji we Bata obodo, I nolu ofuma
I nwekwaanu choice

Ah eeeee

I fugodi package anyi ji we Bata obodo, I belu eberly

Security confirm
I ma na udo na achinu
I ma na mens Bata obodo, anyi ka fa n’enene
I ma na ndende edee
I ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri ego (se se se)

Agu ji egbe
I makwa onye I wu
O kpata o zuo ora (Obi Cubanaaaaaa)
I makwa onye I wu
Onwa n’etiri ora
I makwa onye I wu
Anyi Don Nwanne
I makwa onye I wu
O jide o nye nwanne ya

Nwoke na-apu oku
Nwa a na Ayo Eze
Nwa na ebe ebe (E-Money)
Nwoke bu ebube ebube
Nwoke oma osiso
Iyawo na wa na wa
Nya na nwa oma osiso

Ah yeee, ab yee

Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-Apia bu mpiawa azu nu, double condenser
Ife anyi bu bu Odogwu Odogwu Odogwu
Ike na ebube muo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nso

Ndi nku ndi nku (Ndi nku ndi nku)
Ndi ike ndi ike (Ndi ike ndi ike)
I hula men shiri ike (I hula men shiri ike)
Ndi oma ndi oma (Ndi oma ndi oma)
Ndi nku ndi nku (Ndi nku ndi nku)
Ndi ike ndi ike (Ndi ike ndi ike)
I hula men shiri ike (I hula men shiri ike)
Ndi oma ndi oma (Ndi oma ndi oma)
Ju some doubt osiso

Ah yee ah yee

A na m anukwanu ife
A na m asikwanu ndo
Okwu abago n’ego
Men na-eme na bundle
Fa bialu ka Izuogu
Fa na-eme na cash
Ufodu na-edezi Cheque

Ah eeee

I fugodi convoy anyi ji we Bata obodo, I nolu ofuma
I nwekwaanu choice

Ah eeeee

I fugodi package anyi ji we Bata obodo, I belu eberlu

Security confirm
I ma na udo na achinu
I ma na mens Bata obodo, anyi ka fa n’enene
I ma na ndende edee
I ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri ego
Agu ji egbe

I makwa onye I wu
Anderson Obiagwu (Jagaban tah)
I makwa onye I wu
Aka ekpuchi onwa n’Igbo
I makwa onye I wu
Dr Eze Mmuo
I makwa onye I wu
Nwoke di ebube ebube
Nwoke na apu oku
Legend Nwanne
Nwa na ebe ebe
Onye mpiawa azu
Nwoke oma osiso
Ome mma na Ojoto
Nya na nwa oma osiso

Ah yee, Ah yeee, ah yeeh

Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-Apia bu mpiawa azu nu, double condenser (oga eze)
Ife anyi bu bu Odogwu Odogwu Odogwu
Ike na ebube muo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nso

Obodo ekwelugo ooo
Anyanwu achawago ooo (mix monster)
Anyi aputago ooo (pure jejeje)
Ife emebego

I makwa onye I wu…

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *